Peter Edochie: Ndụ onye omee ejije a ma ama na Nollywood
Peter Edochie: Ndụ onye omee ejije a ma ama na Nollywood
Mgbe e biputara ya
Onye na-eme ejije a ma ama bụ Pete Edochie anwụọla dịka ọ gbara afọ 79.
Ozi nwa ya nwoke bụ Leo Edochie wepụtara kwuru na Pete Edochie nwụrụ n'ụtụtụ Wenezde 25 Nọvemba 2026 n'Enugu state.
Ozi ahụ kwuru na ọ bụ ọrịa 'prostate cancer' gburu ya.
Kirie ọtụtụ ihe o mepụtara n'oge ndụ ya n'ihe onyonyoo a.






