BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ndị uweojii anwuchiela nwaanyị dị afọ 36 maka ebubo iji ụmụaka eme ihe nkiri ndị gbaọtọ
Akụkọ maka otu ndị uweoji nwuchiri maka ebube imetọ ụmụaka site na igosi foto na onyonyo mmekọahụ ụmụaka.
Ncheta 9/11: Ihe i kwesịrị ịma maka mwakpo a mere na mba Amerịka afọ 25 gara aga
Septemba 11, 2026 mere ya afọ 25 ndị oyiọhaegwu wakporo Amerịka.
Anyị anwuchiela mmadụ 46 maka 'mwakpo' Peter Obi na Benue steeti - Ndị uweojii
Nke a bụ n'ihi ndị akpụobi nọchiri okporoụzọ Gboko dị na Makọdị, isi obodo Benue steeti n'ụbọchị Tuzde 8 Septemba 2026 ma gbochie ahịrị ụgbọala Peter Obi ịgafe oge ọ na-aga njem nleta na steeti ahụ nakwa ihe gọọmenti steeti ahụ kwuru na ha amaghị na Peter Obi na-abịa.
FUTO Owerri: Etu ndị ntọ si wakpoo ogige mahadum, gbagbuo otu nwoke, tọọrọ ụmụakwụkwọ abụọ
Akụkọ maka onyeisi n'otu ngalaba ụlọọrụ ụlọakụ a tọọrọ na mahadum Futo dị n'Owerri Imo steeti.
Ihe ndị mmadụ kwuru gbasara nde naịra 30 ndịagha tinyere n'isi Gentle D Yahoo
Ọtụtụ ndị kwuru okwu gbasara nke a katọrọ ndịagha Naịjirịa maka ikwupụtabu na ha anwụchiela Gentle D Yahoo, ebe ndị ọzọ gosipụtara ịtụnanya maka nke a.
Mwakpo ndị na-eyi ọha egwu adịghịzi ka ọ dị na mbụ na Naịjirịa – Minista nchekwa
Ọtụtụ ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ minista na-ahụ maka nchekwa na Naịjirịa bụ Christopher Musa kwuru na mkparịtaụka ya na ndị ntaakụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Septemba 11, 2026, Duration 1,06
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde Septemba 11, 2026.
Igwe mmadụ sị na anyị zuru 'ohi amụ' - ebubo na-agbasa na soshal midịa
Igwe mmadụ egbuola ndị ọnụọgụgụ ha karịrị iri asatọ maka ebubo izu ori akụkụ ahụ mmadụ ji amụ nwa, BBC chọpụtara nke a na ndekọ ha wetere na mba Afrịka isii.
Onye bụ Ifeanyi Onukwubiri nwe ụlọọrụ 'TMT Travel and Tours' ndị uweojii nwụchiri?
Maazị Ifeanyi Onukwubiri bụ onye a na-ebo ebubo na o ji aghụghọ napụ ndị mmadụ karịrị narị abụọ ego sị na ọ ga nyere aka nweta akwụkwọ njem eji aga mba ofesi.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.














































