FAAN ekwuola na ha ga-agbape Sam mbakwe International Cargo Airport Owerri, Imo state

Ebe foto si, Festus Keyamo / Instagram
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Ụlọọrụ Federal Airport Authority of Nigeria, FAAN ekwuola na ha ga-agbape ọdọ ụgbọelu Sam mbakwe International Cargo Airport dị n'Owerri, Imo state.
FAAN mere ka a mata nke a n'ozi ha wepụtara n'akara X soshal midia ha nke Henry Agbebire bụ onyeisi ngalaba mgbasaozi ụlọọrụ binyereaka na ya.

Ebe foto si, Getty Images/FAAN X




























