Paris Olympics 2024 tebụlụ na-egosi ọla ndị e riterela Mgbe e biputara ya 24 Julaị 2024
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Onye kachasị enwete ọlaedo? Ndị egwuregwu si mba dị iche iche karịrị 200 na-ama aka irite ọla dị 329 n'ụdịrị egwuregwy dị iche iche n'asọmpi Olimpik a na-eme na Paris. A ga-enye ọla nke mbụ n'ụbọchị 27 Julaị, 2024.
Ogogo Otu Ọlaedo Ọlaọcha Ọlanchara Nchịkọta 1 USA 40 44 42 126 2 Chaịna 40 27 24 91 3 Japan 20 12 13 45 4 Ọstralịa 18 19 16 53 5 Frans 16 26 22 64 6 Nedaland 15 7 12 34 7 Yunaịted Kindọm 14 22 29 65 8 Saụt Korịa 13 9 10 32 9 Itali 12 13 15 40 10 Jamini 12 13 8 33 11 New Ziland 10 7 3 20 12 Kanada 9 7 11 27 13 Uzbekistan 8 2 3 13 14 Họngarị 6 7 6 19 15 Spen 5 4 9 18 16 Swidin 4 4 3 11 17 Kenya 4 2 5 11 18 Nọwe 4 1 3 8 19 Ayaland 4 - 3 7 20 Brazịl 3 7 10 20 21 Irak 3 6 3 12 22 Yukren 3 5 4 12 23 Romenịa 3 4 2 9 24 Jọjịa 3 3 1 7 25 Beljiọm 3 1 6 10 26 Bọlgerịa 3 1 3 7 27 Sebịa 3 1 1 5 28 Chek Repọblik 3 - 2 5 29 Denmak 2 2 5 9 30 Azabaijan 2 2 3 7 30 Kroweshia 2 2 3 7 32 Kuba 2 1 6 9 33 Bahren 2 1 1 4 34 Slovenịa 2 1 - 3 35 Chaịna Taịpei 2 - 5 7 36 Ọstrịa 2 - 3 5 37 Họnkọng 2 - 2 4 37 Filipini 2 - 2 4 39 Ọljerịa 2 - 1 3 39 Indoneshịa 2 - 1 3 41 Izrel 1 5 1 7 42 Polandi 1 4 5 10 43 Kazakstan 1 3 3 7 44 Jamaịka 1 3 2 6 44 Saụt Afrịka 1 3 2 6 44 Taịland 1 3 2 6 47 Itiopịa 1 3 - 4 48 Swizaland 1 2 5 8 49 Ekuadọ 1 2 2 5 50 Pọtugal 1 2 1 4 51 Gris 1 1 6 8 52 Agentina 1 1 1 3 52 Ijipt 1 1 1 3 52 Tunishịa 1 1 1 3 55 Botswana 1 1 - 2 55 Chile 1 1 - 2 55 Sent Lushịa 1 1 - 2 55 Yuganda 1 1 - 2 59 Dọmịnịkan Ripọblik 1 - 2 3 60 Gwatamela 1 - 1 2 60 Moroko 1 - 1 2 62 Dọmịnịka 1 - - 1 62 Pakistan 1 - - 1 64 Tọkị - 3 5 8 65 Mekziko - 3 2 5 66 Armenịa - 3 1 4 66 Kolombia - 3 1 4 68 Kirgizstan - 2 4 6 68 Nọt Sairọs - 2 4 6 70 Lituenịa - 2 2 4 71 India - 1 5 6 72 Moldova - 1 3 4 73 Kosovo - 1 1 2 74 Saịprọs - 1 - 1 74 Fiji - 1 - 1 74 Jọdan - 1 - 1 74 Mongolia - 1 - 1 74 Panama - 1 - 1 79 Tajikistan - - 3 3 80 Albenịa - - 2 2 80 Grenada - - 2 2 80 Maleshịa - - 2 2 80 Pọto Rico - - 2 2 84 Aịvri Kost - - 1 1 84 Kape Vede - - 1 1 84 Peru - - 1 1 84 Kata - - 1 1 84 Sịngapọ - - 1 1 84 Slovakịa - - 1 1 84 Zambịa - - 1 1
Ọkwa dị mkpa: Ọla nke ndị na-eme egwuregwu kwụụrụ onwe ha esoghi n'ọla ndị e gosiri na tebụlụ a.