'Gọọmenti Ebọnyị hụrụ ụmụnwaanyị n'anya nke ukwu'

Aha nkeananụānụ, 'Gọọmenti Ebọnyị hụrụ ụmụnwaanyị n'anya nke ukwu'
Mgbe e biputara ya

Odeakwụkwọ mgbasaozi Ebonyi bụ Emmanuel Uzọr gwara BBC Igbo na Gọọmenti steeti ahụ hụrụ ụmụnwaanyị n'anya nke ukwu ma na akwado ha.