You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Ndịagha Naịjirịa ruru 26 ebutela ọrịa coronavirus

Ndịagha Naịjirịa ekwupụtala na mmadụ iri abụọ na isii ebutela nje covid-19 n’ime mmadụ narị anọ na iri na asaa ha mere nnyocha.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Covid-19: Ihe Naijiria na-eme maka nje coronavirus ọhụrụ a hụrụ

  2. Moderna akwụsịla atụmatụ iwube ụlọọrụ mmepụta ọgwụ mgbochi Covid na Kenya

    Ụlọọrụ na-emepụta ọgwụ mgbochi coronavirus bụ Moderna akwụsịtụla atụmatụ iwube ụlọọrụ ya na Kenya.

    O nweburu atụmatụ ịmalite nkesa ọgwụ mgbochi Covid-19 na mba Afrịka n’ime afọ 2023 mana ugbua, Moderna na-ekwu na enwebeghị mba ọbụla dị n’ime Afrịka kpọrọla oku maka ọgwụ mgbochi kemgbe afọ 2022.

    Ụlọorụ ahụ kwuru na enweela nnukwu ịda mba banyere etu ndị mmadụ ji achọ ọgwụ mgbochi Covid-19 bụ nke mere o jiri nwee mkpebi ibelata ọnụọgụ ụlọọrụ ya iji belata oke mmefu.

    Moderna na-emefu ihe dịka $4.5 (£3.6) n’ime afọ a maka nchọcha na mmepụta ọgwụ mgbochi ndị ọhụrụ tinyere ọgwụ mgbochi maka HIV na ọrịa nriba ‘cancer’.

    Ezigbo uru dị n’ọgwụgwọ ọrịa ‘cancer’ bụ nke gụnyere ọtụtụ ọnụọgwụ maka onye ọrịa ọbụla karịa ọgwụ mgbochi coronavirus.

  3. Lee Ji Han so na mmadụ 154 nwụrụ n'ọdachi 'stampede' na South Korea

  4. Qatar world cup: Nchikọ Akụkọ Iko Mbaụwa Pụrụiche

  5. Nkeji Coronavirus

  6. Nkeji Coronavirus

  7. Akụkọ gbasara Coronavirus ka ọ dị n'Afrịka taa

  8. Ezenwaanyị Elizabeth nke mba Briten ebutela ọrịa Covid-19

  9. Paul-Henri Damiba: Onyeisi agha weghara ọchịchị n'ike aṅụọla iyi ọrụ dịka Onyeisiala Burkina Faso

  10. Australia ga-agbape mba ha ha gbachiri kamgbe afọ abụọ gara aga

  11. Etinyela ụbọchị ezumike na mba Senegal iji ṅụrịa maka mmeri iko Afcon 2021

  12. Lee ọtọrọ onye na onye ụdị coronavirus pụtagoro kemgbe 2020

  13. Boris Johnson arịọla mgbaghara

  14. Onyeisiala Buhari akagbuola njem o kwesịrị ime na Zamfara state

  15. A ga-amachị Putin ma Russia wakpoo mba Ukraine - Biden

  16. Praim minista New Zealand akagbuola agbamakwụkwọ ya

  17. Lee ihe ndị ị nwereike iji gbaara onwe gị 'Merry Christmas'

  18. E tinyere aha Naịjirịa na mba ndị nọ na 'Red list' n'ụzọ na-ezighi ezi?

  19. 'Omicron' nje coronavirus ọhụrụ abatala Naijirịa

  20. Enweghi ndị a chọtara Covid-19 n'ahụ ha n'Ọwụwa-anyanwụ ụnyaahụ

    Mpaghara ọwụwa-anyanwụ eketeghi oke dịka a chọtara ọrịa covid-19 n’ahụ mmadụ iri abụọ na ise ọhụrụ ụnyaahụ.

    Ụlọọrụ NCDC wepụtara ọnụọgụgụ gosiri na ọ bụ na Legọs, Taraba, Kaduna, Rivas na Kwara ka a chọtara ndị bu ya bụ ọrịa.